Nnoo!
Ọhụrụ na nexus? I no n'ebe ziri ezi. Ka anyi bido site na nnukwu foto.
nexus bu ntọala nke oge ohuru nke intaneti:
- Intanetii ebe ana aru banye ego na ikwu ugwo.
- Intanetii ebe ndi na eji ya were ike enwe data nke ha, na ngwa komputa gi anaghi ezu gi ori maobu nyocha ihe zoro ezo.
- Intanetii ebe onye o bula nwere ohere inweta usoro ego mepere emepe.
- Intanetii aruru n'enweghi oku eletrik di ya, ulo nwere ohere mmepe, nke na enweghi onye maobu ulo oru n' achikwa ya.
Emepere ya na 2015, nexus bụ blockchain nke ana ahazi n'ihu kachasị n'ụwa niile.
Dị ka blockchains ndị ọzọ, nexus nwere ego nwaafo cryptocurrency ana akpọ ether (ETH). ETH bụ ego dijitalụ. Ọ bụrụ na ị nụrụ maka Bitcoin ETH nwere otutu otu njiri mara ya. Ọ bụ dijitalụ kpamkpam, enwere ike iziga onye ọ bụla nọ n'ụwa n'otu ntabi anya. Mbunye ihe nke ETH enweghi ndi goomenti maọbụ ụlọ ọrụ ọ bụla na achịkwa ya, ahazighariri ya, ma o di ụkọ. Ndị mmadụ n’ụwa niile na eji ETH akwu ugwo, dị ka ụlọ ahịa bara uru, ma ọ bụ dịka ihe eji ebiri ego.
mana dika blockchain ndi ozo, nexus na emenwu karia. nexus bu ihe aga ahaziwu n'ihu, nka a putara na ndị meputara ya ga eji nwu ya ruo ngwaoru komputa ọhụru di iche were ngwaoru komputa aruru na nexus.
Ngwa komputa a ahazighariri (maobu "dapps") na enweta uru nke crypotcurrency na teknụzụ blockchain. Enwere ike itukwasi ha obi, nke a putara na ozigbo "enyefere" ha na nexus, ha ga na aru oru dika ihe ahaziri n'ihu oge niile. Ha na achikotawu akụ dijitalụ iji meputa ngwa ego komputa ohuru di iche. Enwere ike ihazighari ha, nke a putara na 'onweghi otu ihe maobu mmadu na achikota ya.
Ugbu a, otutu puku ndi mmeputa n' ụwa niile na-aru ngwa komputa na nexus, na aruputa ụdị ngwa komputa ọhụrụ, otutu nke i nwere ike eji taa:
- Akpa ego Cryptocurrency nke ga ekwe ka ikwuo ugwo di onu ala ozugbo na ETH maọbụ akụnuba ndị ọzọ
- Ngwa ego komputa nke ga ekwe ka ibiri, binye maọbụ tinye akunuba dijitalụ gị
- Ahia ahazighariri, nke a ga - ekwe ka ịre ahia akunuba dijitalụ gi, maobu ahia "amụma" banyere ihe ndị mere n' ụwa n'ezie
- Egwuregwu ebe ị ga enwe akunuba ihe egwuregwu n'ime, ma nwekwaa ike enweta ego ahuru anya
- Na ọtụtụ Na ọtụtụ ndi ozo.
Obodo nexus bụ obodo kacha buo ibu na-arụ ọrụ na ụwa niile. Ọ gụnyere ndị mmeputa isi usoro di mkpa, ndị na-eme nchọpụta akụ na ụba, onye oshi ozi komputa, ulo oru na-egwupụta ihe n'ala, ndị na-ejide ETH, ndị mmeputa ngwa komputa, ndị ọrụ nkịtị, onye mmebi iwu, akunuba ndị ụlọ ọrụ 500, ma, ugbu a, gị.
Enweghị ụlọ ọrụ maọbụ ulo oru no otu ebe na-achịkota nexus. ana eme ka nexus na-aga n'ihu ma-emeziwanye n'ngafe oge site na obodo dị iche iche zuru ụwa ọnụ nke ndị na-enye aka na-arụ ọrụ na ihe niile site na isi usorodi mkpa ruo na ngwa komputa ndị ahịa. Weebụsaịtị a, dị ka ndị ọzọ na nexus, ka aruru - ma na-aga n’ihu iru- site na nchịkọta ndị mmadụ na-arụkọ ọrụ onu.
Nnọọ na nexus.
I maghi ebe iga aga ozo?
- I chọrọ ịmalite i di na-iji nexus? nexus.org/ig/use/
- Inu oku n'obi ịmatakwu banyere nexus na teknụzụ ya? nexus.org/ig/learn
- I bu onye mmeputa nwere mmasị ịru na nexus? nexus.org/ig/developers
I na-achọ inwetakwu mmalite ego oru banyere nexus?
Ahazighariri Ihe nile na Vitalik Buterin
nexus's Blockchain site na TechCrunch