Skip to main content

Nye aka tinye ozi ohuru na peeji a

🌏

Enwere udi ohuru nke peeji a mana o no naani na asusu Bekee ugbu a. Nyere anyi aka tugharia nke kachasi ohuru.

Tugharia peeji
Lee Bekee

Burada hata yok!🐛

Bu sayfa tercüme edilmiyor. Bu sayfayı şimdilik bilerek İngilizce bıraktık.

Bido ọrụ

nexus.org bụ ọnụ ụzọ gị n'ime ụwa Ethereum. Teknụzụ dị ọhụrụ na-agbanwe agbanwe - ọ na-enyere aka inwe onye ndu. Nke a bụ ihe anyị na-akwado ka ị mee ma ọ bụrụ na ịchọrọ imikpu n'ime.
Learn More
Ihe ngosi nke onye na-arụ ọrụ na kọmputa.

Gini bu Ethereum?

Ethereum bụ teknụzụ nke n'ekpuchi ego dijitalụ, ịkwụ ụgwọ zuru ụwa ọnụ na ngwa ọrụ. Ndị obodo a ewulitela akụ na ụba dijitalụ na-eto eto, ụzọ ọhụrụ nwere obi ike maka ndị okike iji nweta ego n'ịntanetị, yana ọtụtụ ihe ndị ọzọ. Ọ mepere emepe maka onye ọ bụla, ebe ọ bụla ịnọ n'ụwa - naanị ihe ị chọrọ bụ ịntanetị.
Ihe ngosi nke onye na ele anya n'ahịa, pụtara nnọchi anya Ethereum.

Usoro ego kacha mma

Taa, ọtụtụ ijeri mmadụ enweghị ike imepe akaụntụ ụlọakụ, ndị ọzọ ka egbochiri ịkwụ ụgwọ ha. Usoro ego ego nke Ethereum (DeFi) adịghị ehi ụra ma ọ bụ ịkpa ókè. Naanị ijikọ ịntanetị, ị nwere ike izipu, nata, gbaziri, kpata ọmụrụ nwa, nakwa kwanye ego n'ebe ọ bụla n'ụwa.
Ihe atụ nke aka na-enye akara ETH.
A na-egosipụta akara Eth site na hologram.

Ịntanetị nke akụrụngwa

Ethereum abụghị naanị maka ego dijitalụ. Ihe ọ bụla ị nwere nwere ike inwe nnọchite anya, zụọ n'ahịa ma tinye ya ka ọ bụrụ tokin na-abụghị fungible (NFT). Ị nwere ike ime ka nka gị buru tokin wee nweta ụgwọ ọrụ na-akpaghị aka mgbe ọ bụla erere ya ọzọ. Ma ọ bụ jiri tokin ma ọ bụ ihe ị nwere iji were mbinye ego. Ohere na-eto eto mgbe niile.

Ịntanetị mepere emepe

Taa, anyị na-enweta ọrụ ịntanetị 'n'efu' site n'ịhapụ njikwa ozi nkeonwe anyị. Emeghere ọrụ Ethereum na ndabara - naanị ihe ị chọrọ bu obere akpa ego. Ndị a bụ n'efu ma dịkwa mfe ịtọlite, nke ị ga-achịkwa ma jiri rụọ ọrụ na-enweghị ozi nkeonwe.
Ihe ngosi nke kọmpụta arụrụ n'ọdịniihu, nke kristal Ethereum na akwado.

Lelee nexus.org

Ihe ngosi nke ụgbọ mmiri na-anọchi anya ike abawanyela nke Eth2.

Kwalite ihe ọmụma Eth2 gị

Ethereum 2.0 bụ mmemme nke nkwalite ejikọrọ ọnụ emebere iji mee ka Ethereum dịkwuo elu, nchekwa, na nke ga-adigide.

Ihe ngosi nke kọmpụta/ngwaọrụ ga-eme n'ọdịnihu.

Ethereum maka ụlọ ọrụ

Hụ otu Ethereum nwere ike isi mepee ụdị azụmaahịa ọhụụ, belata ọnụahịa gị yana gosipụta azụmaahịa gị n'ọdịnihu.

Ihe ngosi nke otu ndị na-ewu ụlọ na-arụkọ ọrụ ọnụ.

Ndi otu Ethereum

Ethereum bụ ihe niile gbasara obodo. Ọ bụ ndị si na nzụlite na mmasị dị iche iche mejupụtara ya. Hụ ka ị ga-esi sonye.

use-Nexus

  • find-nexus
  • Layer 2

Ndị mmeputa

Ida

Banyere nexus.org

  • Maka anyị
  • Ọrụ
  • Itu utu
  • Nkwado Asusu
  • Iwu ihe nzuzo
  • Iwu nkwekorita maka Ojiji
  • Nkwuputa nke Cookie na aru oru
  • Ihe mkpoturu